Àmuwo gi ọzọ n'ezie site na miri na Mọ Nsọ?

ebook

By Paul C. Jong

cover image of Àmuwo gi ọzọ n'ezie site na miri na Mọ Nsọ?

Sign up to save your library

With an OverDrive account, you can save your favorite libraries for at-a-glance information about availability. Find out more about OverDrive accounts.

   Not today
Libby_app_icon.svg

Find this title in Libby, the library reading app by OverDrive.

app-store-button-en.svg play-store-badge-en.svg
LibbyDevices.png

Search for a digital library with this title

Title found at these libraries:

Loading...

Isi-okwu di nkpà nke aha-akwukwọ nka bu "imu ọzọ site na Miri na Mọ Nsọ." O nwere ihe mbu n'isi-okwu ahu. Ya bu, akwukwọ nka nāgwa ayi n'ebe ọ di ọcha ihe imu ọzọ bu na otú esi amu madu ọzọ site na miri na Mọ Nsọ dika Akwukwọ Nsọ si disie ike. Miri ahu nēgosi baptism Jisus na Jọdan ma Akwukwọ Nsọ we si kwa na nmehie nile ayi ka atukwasiworo na Jisus mb͕e emere-Ya baptism site n'aka Jọn Baptist. Jọn bu onye nānọchi ndi madu dum na nkpuru Eron Onye-isi-nchu-àjà. Eron bikwasiri aka-ya abua n'isi ewu-ọpupu ahu we tukwasi kwa nmehie nile nke arọ ndi Israel na ya n'Ubọchi Nkpuchi-nmehie. Ọ bu onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia. Baptism Jisus bu ihe-atù nke ibikwasi-aka-n'isi. Emere Jisus baptism n'udi ibikwasi-aka-n'isi na Jọdan. Ya mere Ọ bupuru nmehie nile nke uwa site na baptism-Ya ewe kpọgide-Ya n'obe ikwu ugwọ nmehie nile. Kama ndi-Kristian dikariri ọtutu amaghi ihe mere ejiri me Jisus baptism site n'aka Jọn Baptist na Jọdan. Baptism Jisus bu isi-okwu nke akwukwọ nka, bu kwa-ra otù akuku di nkpà n'Ozi ọma Miri na Mọ Nsọ. Apuru imu ayi ọzọ nání site n'ikwere na baptism Jisus ya na Obe-Ya.

Àmuwo gi ọzọ n'ezie site na miri na Mọ Nsọ?