Anụ Gbaa Ajọ Egbe

ebook

By Ositadimma Amakeze

cover image of Anụ Gbaa Ajọ Egbe

Sign up to save your library

With an OverDrive account, you can save your favorite libraries for at-a-glance information about availability. Find out more about OverDrive accounts.

   Not today
Libby_app_icon.svg

Find this title in Libby, the library reading app by OverDrive.

app-store-button-en.svg play-store-badge-en.svg
LibbyDevices.png

Search for a digital library with this title

Title found at these libraries:

Loading...

Anụ Gbaa Ajọ Egbe bụ oke akwụkwọ ji agwa ụmụanụmanụ lebanye anya na ndụ nke ụmụmmadụ. Ihe mere n'ụwa nke ha na-ame na nke anyị: ntajianya, aghụghọ, arụrụala, nkarị, mkparị, ọgụgụisi, nkà na ọchịchị. Ihe ndị na-apụta ihie n'ụwa nke ụmụmmadụ, ma bụrụ ihe ndị na-enye oke nsogbu n'ụwa. Kaosiladị, akwụkwọ a ji nka were hazie echiche ya ma wetazie nkuzi ya na njedwewe n'ụzọ doro anya. Nke a bụ akwụkwọ pụrụ ịgbanwe ọgụgụgụisi na echihce ya ma wetazie nkuzi ya na njedwewe n'ụzọ doro anya. Nke a bụ akwụkwọ pụrụ ịgbanwe ọgụgụgụisi na echihce onye ọbụla gụrụ ya n'ụzọ pụrụ iche.

Anụ Gbaa Ajọ Egbe